“SOMETHING HAS HAPPENED”- Adiche’s Elegy to Chinua Achebe

Author, Writer ; Chimamanda Adiche wrote this Igbo Elegy after hearing of the Passing Away of Professor Chinua Achebe.

Read Below:

Ife mee (Something has happened.)

Nnukwu ife mee (something big/grave has happened.)

Chinua Achebe anabago (Chinua Achebe is gone.)

Onye edemede nke di egwu, onye nnukwu uche, onye obi oma(A great writer, a man of great wisdom, a man with a good heart.)

Keduzi onye anyi ga-eji eme onu? (Who shall we brag about?)
Keduzi onye anyi ga-eji jee mba? (Who are we going to tell the world about/take to other lands?)

Keduzi onye ga-akwado anyi? (Who will guide us?)

Ebenebe egbu o! (A storm has passed/a catastrophe has happened.)

Anya mmili julu m anya (Tears fill my eyes.)

Chinua Achebe, naba no ndokwa (Chinua Achebe rest in peace)

O ga-adili gi mma(it shall be well with you.) Naba na ndokwa (rest in peace)

 

Rest in peace Prof.

Categories: WORDUP.

Leave a Reply